PDP Primaries: Ihedioha ga-azọrọ ndị PDP ọchịchị n'Imo
Emeka ihedioha abụrụla onye ga-anọchị anya otu pati PDP n'izọ ọkwa gọvanọ n'Imo steeti.
Onye so ya n'azụ n'ọnụọgụgụ vootu a tụrụ bụ Samuel Anyanwu nakwa Ethan Achonu.
Ndị mmadụ pụtara n'igwe maka ntuliaka ime ụlọ PDP n'Imo steeti.
A na-azọ ọnụụzọ na ama egwuregwu Kanu Nwankwo ebe ntuliaka imeụlọ PDP Imo steeti na aga ugbua.
Ebe niile na-ede jimjim dịka onye ọbụla chọrọ ịhụ isi ya na ntuliaka.
Ọ na-akpọtụ akpọtụ, na-azụ azụ
Ọnọdụ maka ntuliaka ahụ na-ekwo ka ahịa.
Lee ya n'ihe nkiri a:
Oke ndọrọndọrọ so ntuliaka ahụ
Dịka otu onye PDP na-anọchite anya okpuru ọchịchị Nwangele siri kọwaa, usoro a gbasoro ime ilele aha(accreditation) na ntuliaka ahụ mere ka ihe sie ike karịa ka o kwesịrị.
Akụkọ kachasị:
Isi akụkọ
Kọwaara m isi akụkọ
Akụkọ akachasị gụọ
Content is not available
{{rankTranslation}}