Madagascar vs Nigeria: A gbanyela Super Eagles anya ajụ

Ebe foto si, Getty Images
Madagaska ji ọkpụ goolu abụọ apịa Naịjirịa ụtali n'asọmpi Total AFCON n'Ijipt mabụrụ ndị mbụ n'otu ha.
Madagaska ji ụtụtụ gbaa aka ahịa site na goolu Lalaina Nomenjanahary nyere mgbe Leon Balogun mehere n'ihu ọgbọ neetị nke Naịjirịa na nkeji 13.
Dịka ọ dị ugbu Madagaska na-acha Naịjirịa ezigbo ọkụ dịka a na-atụghị anya maka na Naịjirịa ka nwere ndị egwu karịa ha.
N'ime ọkara asọmpi a, Madagaska siri ọnwụ na Naịjirịa agaghị enyeta ha goolu ọbụla.
Na nkeji 53 Madagaska mezuru ya abụọ site na "Free kick" Carolus Andriamahitsinoro gbara nkre kụrụ Wilfred Ndidi na-azụ ma banye na neetị.
Ndị Madagasaka kere Super Eagles agbọ ma tọgbọọ ha, nke mere ha enweghi ike ịgbọ ụja ọbụla rue ngwụcha asọmpi a.
Mmeri a mere ka Madagaska bụrụ ndị mbụ n'otu B nke asọmpi a.
-
13-Nomenjanahary1 - 0
-
45-OguWilfred Ndidi1 - 0
-
53-Andriamahitsinoro2 - 0
-
59-MikelIwobi2 - 0
-
62-AndriatsimaGros2 - 0
-
73-KaluSimon2 - 0
-
73-RazakanantenainaRandrianarisoa2 - 0
-
80-Ilaimaharitra2 - 0
-
86-AmadaRaveloson2 - 0
-
Oge ole eji bọọlụ38.8%61.2%
-
Shọọtụ a gbara chere ihu na neetị31
-
Shọọtụ ole a gbara712
-
Ịgba n'akụkụ35
-
Egwuregwu ọjọọ1520
-
23Melvin
-
5Razakanantenaina
-
22Mombris
-
20Métanire
-
21Fontaine
-
15Amada
-
6Ilaimaharitra
-
13Andrianantenaina
-
2Andriamahitsinoro
-
12Nomenjanahary
-
9Andriatsima
-
1Ezenwa
-
20Awaziem
-
5Troost-Ekong
-
6Balogun
-
2Ola Aina
-
17Kalu
-
7Musa
-
10Mikel
-
8Peter Etebo
-
19Ogu
-
9Ighalo
-
62AndriatsimaGros
-
73RazakanantenainaRandrianarisoa
-
86AmadaRaveloson
-
45OguWilfred Ndidi
-
59MikelIwobi
-
73KaluSimon
-
19Gros
-
3Rakotoharisoa
-
7Caloin
-
14Morel
-
10Rakotoharimalala
-
1Dabo
-
16Randrianasolo
-
4Randrianarisoa
-
17Rambeloson
-
11Voavy
-
8Dax
-
18Raveloson
-
11Onyekuru
-
21Osimhen
-
23Uzoho
-
18Iwobi
-
22Omeruo
-
4Wilfred Ndidi
-
3Collins
-
16Akpeyi
-
15Simon
-
14Paul Onuachu
-
13Chukwueze

























