Nigeria Vs Guinea: Ugo amaburula enyi Guinea tụọ n'ala

Ebe foto si, Getty Images
Dịka Naijiria na Guinea na-ezute onwe ha ugbua, ọ bụrụ na Naijirịa merie, ha etozuo ịbanye agba nke 16 n'asompị Afcon.
Asọmpi a bụ ọgụ na mgba dị n'etiti dike abụọ, enweghi onye nyere ibe ya goolu n'ime ọkara mbụ ha gbara.
Mana Naịjirịa ji bọọlụ n'ụkwụ karịa ndị Guinea dịka otu abụọ gbara shọọtụ anọ nakwa atọ chere la ihu na neetị.
N'ime nkeji iri 27, 62 na 66 Simon Falette, Ahmed Musa na Ernest Seka nwetere akwụkwọ odo odo nke eji dọọ ha aka na ntị.
N'ime nkeji 73, Kenneth Omeruo ji isi sụba gọọlu n'opio ndị Guinea site na bọọlụ elu Moses Simon gbaara ya.
Naịjirịa
1
-
0
Guinea
Ozuzu oge
Nkọwa n'uju
Nhazi
Naịjirịa
(4-2-3-1)
Guinea
(4-2-3-1)
Nkọwa n'uju
-
27-Falette0 - 0
-
62-Musa0 - 0
-
65-Seka0 - 0
-
71-Naby KeitaLass0 - 0
-
73-DyrestamSidibé0 - 0
-
73-Omeruo1 - 0
-
78-IwobiChukwueze1 - 0
-
82-KamanoKoita1 - 0
-
88-IghaloPaul Onuachu1 - 0
-
90-Peter Etebo1 - 0
-
94-SimonKalu1 - 0
Ọnụọgụgụ egwuregwu
Naịjirịa
Guinea
-
Oge ole eji bọọlụ48.2%51.8%
-
Shọọtụ a gbara chere ihu na neetị43
-
Shọọtụ ole a gbara108
-
Ịgba n'akụkụ101
-
Egwuregwu ọjọọ1312
Ịkwụ n'ahịrị
Ndị mmalite
Naịjirịa
-
16Akpeyi
-
22Omeruo
-
6Balogun
-
2Ola Aina
-
20Awaziem
-
4Wilfred Ndidi
-
7Musa
-
15Simon
-
8Peter Etebo
-
18Iwobi
-
9Ighalo
Guinea
-
12Koné
-
3Issiaga Sylla
-
18Dyrestam
-
5Seka
-
6Falette
-
10Kamano
-
13Cissé
-
4Diawara
-
16Traoré
-
8Naby Keita
-
21Kaba
Mgbanwe
-
78IwobiChukwueze
-
88IghaloPaul Onuachu
-
94SimonKalu
-
71Naby KeitaLass
-
73DyrestamSidibé
-
82KamanoKoita
Ndị eji agbanwe
-
10Mikel
-
5Troost-Ekong
-
11Onyekuru
-
19Ogu
-
17Kalu
-
21Osimhen
-
23Uzoho
-
1Ezenwa
-
13Chukwueze
-
14Paul Onuachu
-
9Kanté
-
2Mohamed Yattara
-
7Mohamed Camara
-
23Fodé Camara
-
19Koita
-
11Idrissa Sylla
-
17Fofana
-
20Lass
-
1Naby-Moussa Yattara
-
14Sidibé
-
22Aly Keita
-
15Jeanvier

























