Onye ọgba n'etiti a gbachara bọọlụ nke afọ a na-enyeteghi otu goolu ọbụla n'asọmpi niile dịka ọ kwụsịrị ịgbara Manchester City bọọlụ. O nyere goolu dị 62, enyemaka dị 32 n'ime asọmpị 230 ọgbara otu ya na Premier League.

Ebe foto si, Getty Images
Egwuregwu bọọlụ nke afọ a akwakọrọla ọnụ na mba Yurop mana enwere ụfọdụ ndị ama ama na-enyetaghị goolu ọbụla n'otu ha dị icheiche.
Ndị nke na-agba bọọlụ n'Ịngland gụnyere Yaya Toure nke Manchester City, Michael Carrick nke Manchester United, Yohan Cabaye nke Crystal Palace.
Na Spen ha bụ Andres Gomes nke Barcelona, Mateo Kovacic nke Real Madrid, Sulley Muntari nke Deportivo La Coruna.
Onye ọgba n'etiti a gbachara bọọlụ nke afọ a na-enyeteghi otu goolu ọbụla n'asọmpi niile dịka ọ kwụsịrị ịgbara Manchester City bọọlụ. O nyere goolu dị 62, enyemaka dị 32 n'ime asọmpị 230 ọgbara otu ya na Premier League.
Onye ndu otu Manchester United mechiri afọ 2017/2018 na-enyeteghi goolu ọbụla. Onye ọgba n'etiti a dị afọ 36, kwuru na ọ gbachala n'ọgụgụ afọ, gbara asọmpi dị 463 mabute iko dị 12 na Manchester United.
Onye ọgba n'etiti a gbaara ndị otu Eagles bọọlụ ugboro 30 na-enyeghị goolu ma ọ bụ enyemaka ọbụla. N'oge ya niile n'asọmpi Premier League dị 174 ọgbara, o nyere goolu dị 26.
Onye ọgba n'etiti ndị Barcelona mechiri afọ a na-enyeghi goolu ọbụla n'asọmpi 34 ọgbara. Agbanyeghi na nwafọ mba Portuguese nyere goolu mgbe barcelona zutere ndị Mamelodi Sundown na Johannesburg n'ọnwa Mee.
Onye ọgba n'etiti ebe ihu a chere n'asọmpi ikpeazụ europa league iji nyeta otu ọkpụ goolu n'afọ a. Gabi gbara asọmpi dị 51 n'afọ a. Nwafọ Spen gbaara asọmpi 400 na Atletico Madrid nakwa Zaragoza.
Nwafọ mba Kọrọsịa gbara asọmpi dị 32 na Real Madrid na-enyeghi goolu ọbụla.
Ọgbaara ndị Deportivo asọmpi ugboro asatọ n'ime afọ na-enyeghi ọkpụ goolu ọbụla.
Onye ọgba bọọlụ n'etiti azụ gbaara ndị PSG asọmpi ugboro 19 n'afọ a na-enyeteghi otu goolu. Nwafọ mba Fransị gbaara otu egwuregwu dịka Real Madrid, Chelsea na Arsenal bọọlụ.
Azuibuike bụ nwafọ Naịjirịa na-agba bọọlụ n'asompi mbụ ndị Turkey. Mana ọgba bọọlụ n'etiti a bụ onye ndu otu Malatyaspor enyeghi goolu ọbụla n'ime asọmpi 26 ọgbaara otu ya.
Onye ọgba n'etiti ndị Liverpool nyere goolu asa n'ime asọmpi 36 ọgbara n'afọ gara aga. Mana o nyebeghi goolu ọbụla n'afọ a agbanyeghi na ọ gbaala asọmpi dị 33.

Ndị nke na-agba na Fransị bụ Lassana Diarra nke PSG.
Nwafọ Naịjirịa na-agba bọọlụ na Malaysia bụ Okechukwu Azuibuike so na ndị a.