Nigeria Elections Results: Mpụtara ntuliaka ọkwa onyeisiala na ndị ụlọomeiwu Naịjirịa
Dịka ntuliaka ọkwa onyeisiala na ndị ụlọomeiwu Naịjirịa na-aga n'ihu taa bụ 25 Febụwarị 2023, ndị mmadụ ga na-atụ anya ihe ga-abụ mpụtara ntuliaka ndị a.
BBC Igbo ga na-egosi mpụtara ntuliaka ndị a dịka ụlọọrụ na-ahazi ntuliaka bụ Independent National Electoral Commission (Inec) ga na-akpọpụta ha.
Isi akụkọ
Kọwaara m isi akụkọ
Akụkọ akachasị gụọ
Content is not available
{{rankTranslation}}