Booing Buhari: 'Ọ bụ ihe na-eme n'ọchịchị onye kwuo uche ya'

Ebe foto si, Presidency

Nkọwa foto, Dịka onyeisiala gara iwegara ndị ụlọomeiwu Bọjetị afọ 2019, ụfọdụ na etu ya ha, ebe ụfọdụ na-akwa ya emo
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Ka onyeisiala Naịjirịa bụ Muhammadu Buhari gara inye ndị ụlọomeiwu akwụkwọ mkpata na mmefu nke a na-akpọ 'Budget' na Bekee.

Ebe ahụ, ndị na-esoghị n'otu ndọrọndọrọ ọchịchị ya bidoro ịkwa ya emo.

Ọtụtụ ndị mmadụ ekwuola etu o si dị ha n'obi gbasara mkpọtụ dara n'ulọomeiwu site na soshal midia;Twitter na Facebook.

Ụfọdụ ndị kwuru na ọ bụ ihe ekwesịrị ịtụ anya ya n'ọchịchị onyekwuoucheya.

Ndị ọzọ kwukwara na ọ bughị ihe ziri ezi n'ihi ugwu dịrị ọkwa onyeisiala.

Demola Olanrewaju dere sị 'Buhari ahụla ihe ọ dị ka ya ịbụ onyeisi ndị ọha achọghị.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Maazị Stanley Nwabia tinyere ọnụ ya were kwuo si, "N'eziokwu, ndị otu NASS kwara Buhari emo naanị oge ọ sịrị asị. Mana ndị dịnyere Buhari nọ n'ihu oche akụrụ Buhari aka ma oge ọ ṅụrụ mmiri."

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Akondu kwuru sị na " Anyị ahụnubeghị udị ihe ịhere a mbụ. Ejim n'aka na ọ ga ahụ asị niile ndị otu ya na asịrị ya ma hụkwa na o mejọọla ndị Naịjirịa. Anyị chọrọ ka ọ pụọ."

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

Sola Kuti kwuru na ndị n'ekwu na ndị ụlọomeiwu kwara Buhari emo bụ ndị enweghị nchịkwa. "Bịa lee ndị ụlọomeiwu na mba Briten ebe onye ọchịchị bụ odibo ndị ọ na-achị. Ọ bụghị chi ha.'

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Hamzat B. Lawal kwuru sị '"a bụ omume na akụda mụọ, sị lebanye anya n'ahụike nke uche ugbua ugbua."

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 5

Dr Kelechi Okoro kwuru si 'Etu Onyeisi ala anyị bụ Buhari siri were jikoba onwe ya na emume inye akwụkwọ mkpata na mmefu a dị mma nṅomi. Etu a nnọọ ka m ga-esi emeso ndị ọjọọ n'afọ 2019.'

Skip X post, 6
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 6

Adebayo Bankole Akintunde kwuru sị 'Etu Buhari siri wetuo obi n'agbanyeghị ndị ọjọọ n'emekasị mkpọtu, masịrị ya nke ukwuu.'

Skip X post, 7
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 7

Orebamz kwuru si 'Ọ bụrụ na ndị ọchịchị anyị kpawa agwa ka ụmụakwụkwọ enweghị nchekwa, a dọọ ha aka na ntị ka ụmụakwụkwọ enweghị nchekwa."

Skip X post, 8
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 8