Man United vs Watford: Chi ndị Man U azọọla ha n'aka ndị Watford
Ebe foto si, Getty Images
Ọ bụ Marcus Rashford nyere goolu mbu na nkeji iri abụọ na asatọ nke meghere ụzọ na mmeri otu Man U taa.
Anthony Martial nyere goolu nke abụọ n'agba nke abụọ mana Doucoure nke Watford gbanyere otu ọkpụ na nkeji iri itoolu kwa.
Mmeri a ga-adịrị otu Watford mma n'obi dịka ha ka otu Man U gba bọọlụ taa dịka ụfọdụ ụlọ ntaakụkọ na-ekwu
Ihe pụtara bụ na otu Man U nọ n'ọnọdụ nke anọ n'ọgbako ndị odogwu bụ "Premier League Table" na Bekee.
Ọ bụ kwa mmeri nke mbụ otu Man U meriri n'okpuru Ole Gunnar Solskjaer dịka onye nchịkọta ha.
Isi akụkọ
Kọwaara m isi akụkọ
Akụkọ akachasị gụọ
Content is not available
{{rankTranslation}}