Iko mba ụwa 2018 fọrọ abalị asaa: Họrọ ndị ọgba bọọlụ Afrịka kacha masị gị
Mba Afịrịka ise na-agba n'asọmpị iko mba ụwa 2018 na Rọshịa.
N'afọ ndị gara aga, e nwela ụfọdụ ndị ọgba bọọlụ Afịrịka pụrụiche gbara n'ọgbọ ụwa niile.
Jiri atụmatụ anyị họpụta otu ndị ọgba bọọlụ Afịrịka kacha masị gị site n'aha ndị ọkachamara n'ihe gbasara bọọlụ nke BBC wepụtara.
Kekọrịta otu gi n'ime ndị enyi gi ma nweta kwa ozi gbasara akụkọ iko mba ụwa nke ndị ọgba bọọlụ gị.
Ndo, ihe a akwadoghị brawụsa gị.
Họrọ onye na-agba n'azụ
Otu gị agbanweela. Biko tinye ndị ọhụrụ n'otu gị
An offensive profile
Otu gị
Otu enyi gị
Ndị na-agba n'ihu
0%
0%
Ndị nche
0%
0%
Ịdọ aka na ntị
0%
0%
Ahụmahụ
0%
0%
| # | Ndị na-agba | Ọkpụ goolu |
|---|
| # | Ọkpụ goolu | Ndị na-agba |
|---|
Onye mere ihe a
Ọ bụ Olawale Malomo mụpụtara ihe a, Hugo Williams bụ onye kpụrụ ihe a
























