Queen Elizabeth’s funeral: Akwamozu Ezenwaanyị Elizabeth nke II

Nkọwa foto, Njem emume akwamozu Ezenwaanyị ebidola n'uju
Nkọwa foto, Njem emume akwamozu Ezenwaanyị ebidola n'uju

Ebe foto si, PA Media

Nkọwa foto, Ndị uweojii mba Kanada du njem a pụrụiche
Nkọwa foto, Mgbe njem a pụrụiche dịka ha na-aga Whitehall

A gụrụ egwu mba Briten ka e mechara akwamozu Ezenwaanyị Elizabeth nke abụọ n'ụlọụka Westminister.

E gburu opi Reveille - bụ ụdị egwu a na-agụrụ ndịagha iji kpotee ha.

E mechara kpọrọ Ezenwaanyị Elizabeth nke abụọ ngugo si na ndị ogbuopi Ezenwaanyị Elizabeth nke abụọ.

E bu igbe ya agaa Wellington Arch.

Nkọwa foto, Ebu igbe Ezenwaanyị apụ na Westminister Abbey

Ebe foto si, PA Media

Nkọwa foto, Igbe Ezenwaanyị Elizabeth II n'ime ụlọụka Westminster Abbey ụlọụka ndị Anglịkan

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Eze Charles III na Nwunye Eze bụ Camilla dịka Adaeze Anne, Ọparaeze Andrew na Oparaeze Edward mgbe ha so igbe ozu n'azụ

Ebe foto si, Getty Images

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Mgbe a na-egbu opi eji egosi na ụka pụrụiche a kara abịala n'isi njedebe.
Nkọwa foto, Ndị agha kwụ n'ahịrị dịka ọ fọrọ obere ka akachaa ụka

Ebe foto si, PA Media

Nkọwa foto, Na Westminster Abbey ka Ezenwaanyị Elizabeth II na di ya Ọparaeze Edinburgh mare alụmdịnanwụnye n'afọ 1947

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Mgbe Praịm Mịnịsta Liz Truss na-agụ ihe mmụta n'emume ụka pụrụiche

Ebe foto si, PA Media

Nkọwa foto, Ka ha si wee banye na Abbey

Mmadụ puku abụọ gbakọrọ ma kulie ọtọ mgbe e bu igbe Ezenwaanyị Elizabeth II abanye ụlọụka e wuru na Senchuri 13.

Nkọwa foto, Njem ikpeazụ Ezenwaanyị Elizabeth II ịga akwamozu ya

Ụfọdụ ndi bịara emume olili Ezenwaanyị Elizabeth II

Ebe foto si, Reuters

Nkọwa foto, Ndị Praịm minsita mba UK gara aga nakwa Praịm minista n’ọkwa ugbua.
Nkọwa foto, Juan Carlos onye bụbu Eze Spen na Ezenwaanyị Sofia bụ nwunye Eze n'Abbey

Ebe foto si, PA Media

Nkọwa foto, Ndị Eze nakwa Ezenwaanyị mba dị iche iche ndị ọzọ.

Ebe foto si, PA Media

Nkọwa foto, Emperor na Empress nke mba Japan nọ n'azụ Eze na NwunyeEze mba Jordan na ndị ezịnụlọ eze ndị ọzọ na mba ụwa niile

Ndị isi ala mba dị iche iche

Ebe foto si, Reuters

Nkọwa foto, Onyeisiala mba Amerịka bụ Joe Biden na nwunye ya bụ Jill Biden.

Ebe foto si, Reuters

Nkọwa foto, Onyeisiala mba France bụ Emmanuel Macron na nwunye ya bụ Brigitte Macron.
Nkọwa foto, Ndị isi ala mba Afrịka dị iche iche nke gụnyere Yemi Osinbajo bụ osote onyeisiala Naịjiria.

Ebe foto si, Professor Yemi Osinbajo/Facebook

Nkọwa foto, Mgbe osote onyeisiala Naịjirịa bụ Yemi Osinbajo zutere Eze Charles nke atọ abalị foro chi ụbọchị akwamozu Ezenwaanyị.

Ebe foto si, William Ruto/Facebook

Nkọwa foto, Mgbe onyeisiala ọhụrụ Kenya bụ William Ruto zutere Eze Charles nke atọ abalị foro chi ụbọchị akwamozu Ezenwaanyị.

Oha mmadụ pụtara ịkwanyere Ezenwaanyị Elizabeth II ugwu ikpeazụ

Ebe foto si, Reuters

Nkọwa foto, Dịka ụfọdụ ndị na-atụharị uche

Ebe foto si, Reuters

Ebe foto si, Reuters

Nkọwa foto, Ndị gbakọrọ n'ọdọ ahịa 'Mall'

Mgbe e bubatara akpatị ozu Ezenwaanyị n'ama ebe a ga-eli ya

Ezinaụlọ ndị be Eze sonyere n'ahịrị dịka ebu akpatị Ezenwaanyị bata n'ama ebe a ga-eli ya. Ọha ndị mmadụ wujuru ebe ahụ nke gụnyere ndị isi ọchịchị mba dị iche iche.

Lee foto ndị gosiri ka e si bubata akaptai ozu Ezenwaanyị.

Nkọwa foto, Eze Charles nke atọ n'emume olili Ezenwaanyị Elizabeth II
Nkọwa foto, Ndị ọrụ nchekwa ezinaụlọ Eze na-eche akpati Ezenwaanyị
Nkọwa foto, Emume olili Ezenwaanyị Elizabeth II