Ministerial List: Eserese gosiri ndị niile Onyeisiala Tinubu nyere ọkwa minista
Ebe foto si, Wike, Umahi na Kenyamo
Onyeisiala Bola Tịnubu enyela ndị ọ họpụtara dịka Minista ọkwa ha, dịka ọnụ na-ekwuru ya bụ Ajuri Ngelale si gbaa ama n'ụbọchị Wenezde.
O nyere aka chịburu Rivas Steeti bụ Nyesom Wike, Minista na-ahụ maka Abuja; Festus Keyamiọ bụ Minista njem ụgbọelu, ebe Uche nnaji bụ Mịnịsta na-ahụ maka Sayensị na Teknuzu.
Isi akụkọ
Kọwaara m isi akụkọ
Akụkọ akachasị gụọ
Content is not available
{{rankTranslation}}