Monday Sit at Home: E ji ụjọ agbachi ụlọakwụkwọ n'Enugwu taa
Akụkọ si Enugwu apụta n'ụtụtụ a na-ekwu na ụlọakwụkwọ dị icheiche na-agbchi ma na-achụla ụmụakwụkwọ ha.
Nke a mere n'ihi kepu kepu a nụrụ na ụlọakwụkwọ ọbụla mepere mgbe a na-eme 'Sit at home'.
Otu onye nwe ụlọakwụkwọ kwuru na ọ maghị ma akụkọ mwakpo ahụ a bụ eziokwu ka ọ bụ asị mana ọ gaghị eche ịmata tupu o chekwaa ụmụ akwụkwọ ya.
Ọ sị "agwala m ndị nne na nna ka ụmụ ha nọrọ n'ụlọ taa, ọ bụrụ godi akụkọ ụgha, achọghị m ka ihe ọbụla mee ụmụ akwụkwọ m".
Ụlọakụ ka gbachiri n'Imo
Onye ntaakụkọ BBC na-agagharị n'Owere nyoputara na ụlọakụ dị icheiche ga-gbachiri agbachi.
O kwuru na onye nche nọ n'ụzọ ebe ahụ na-achụịghachi ndị mmadụ azụ ma jụ ikwe ha bata n'ime ụlọakụ ahụ.
Isi akụkọ
Kọwaara m isi akụkọ
Akụkọ akachasị gụọ
Content is not available
{{rankTranslation}}