Boko Haram: Ndị agha Naijirịa anwụchiela otu onye Boko Haram a na-achọ kemgbe 2016
Ebe foto si, @HQNigerianArmy
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1
Ndị Agha Naijirịa anwuchiela Alhaji Bukar Modu e ji Modu China bụ onyeisi ọkwọ ụgbọala ndị Boko Haram.
Bukar Modu bụ onye nke iri asatọ na itolu n'ime ndị oyi egwu nke ndị agha Naijirịa deputara a na-acho achọ.
Ọ bụ n'ụbọchị Wenezde ka e jidere Modu na ndị Boko Haram itolu ọzọ.
Ndị agha Naijirịa depụtara nke a n'igwe twitter ha.
Skip X post Warning: Third party content may contain adverts
Hapụ X ihe dị na ya?
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post
Akụkọ ga-amasị gị
Ihe Nkiri ga-amasị gị
Isi akụkọ
Kọwaara m isi akụkọ
Akụkọ akachasị gụọ
Content is not available
{{rankTranslation}}