Zamfara Killings: Buhari amachiela ngwuputa olaedo na steeti ahụ
Ebe foto si, Getty Images
Ọ bụ site n'akara Twitter nke Bashir Ahmad bụ onye enyemeka pụrụiche n'ihe gbasara mgbasa ozi ka ozi a pụtara.
Nke a na-abịa dịka akụkọ na-efegharị na ọ bụ olaedo na-esere ndị mmadụ na Zamfara ha ji emefu ndụ ha.
N'ime otu ozi ahụ onyeisiala Muhammadu Buhari gwara ndị mbịarambịara niile na-arụ ọrụ na mpaghara ahụ ha pụọ.
O kwuru na ndị ọrụ nchekwa pụrụiche nke a kpọrọ "Puff Adder" ga-anọchị ebe ahụ niile maka nchekwa.
Isi akụkọ
Kọwaara m isi akụkọ
Akụkọ akachasị gụọ
Content is not available
{{rankTranslation}}