Governorship Election 2019: Kedụzịa ndị tụrụ vootu n'izuụka abụọ gara aga?

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Dịka a na-eme ntulika nke ọkwa Gọvanọ na nke ụlọomeiwu steeti dị icheiche, ihe dị iche dị.

Ndị ntaakụko BBC n'ebe niile n'ala Igbo na-ajụ otu ajụjụ; ndị mmadụ apụtaghị mee ntuliaka.

N'ụfọdụ ebe, ndị mmadụ apụtaghị chacha, n'ebe ndị ọzọ mmadụ ole na ole pụtara ime ya bụ ntuliaka.

Nkọwa foto, Ndị ọrụ ngo Inec na-enweta onwe ha dịka ndị mmadụ apụtaghị ịtụ vootu

N'Enugwu, ndị ntoroọbia gbaghapụrụ ntuliaka ịga gbaa bọọlụ na egwuregwu ndị ọzọ

Aha onyonyo, Ntuliaka anaghị atọ ndị a dịka bọọlụ

Ọ bụkwa ihe ndị mmadụ kpụ n'ọnụ n'Igwe soshal midia dị icheiche.

Iyke kwuru na ọ bụ makana ndị mmadụ enweghizi olileanya na ngalaba Inec.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Emeka bi na Yaba, Legọs kwuru na onweghi ndị a hụrụ anya cha cha.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Ebe Imoh na-akọwa ahụmihe ya n'ọgbọ ntuliaka ya .

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

Nke mere na ụfọdụ ndị a ma ama dịka Ramsey Nouah tinyere ọnụ n'okwu a.

Skip Instagram post
Hapụ Instagram ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of Instagram post

Ọ bụ okwu ego?

Ụfọdụ mmadụ na-ekwu na ọ bụ maka na enweghi ego a na-ekesa nadị mmadụ dịka e mere na ntuliaka ọkwa onyeisiala.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4