Omeiwu Onyewinfe eferela APGA aka
Ebe foto si, NASS
Onye na-anọchite mpaghara Oyi/Ayamelum dị n'Anambra Steeti n'ụlọomeiwu nke nta bụ Gabriel Onyewinfe agbarala APGA ụgbọ nwamkpi, ma banye PDP.
Onyeisi ụlọomeiwu bụ Yakubu Dogara gbara ama nke a oge ọ gụpụtara akwụkwọ ozi nke Onyewinfe detara n' ụbọchị Wenezde.
O kwuru na ihe butere mkpebi ya bụ na 'APGA nọ na nnukwu nsogbu' kemgbe e mechara ntuliaka imeụlọ ha nke mere e jiri nwee ndị pụrụ apọ na-akpọ onwe ha 'APGA ọhụrụ.'
Akụkọ ga-amasị gị:
Isi akụkọ
Kọwaara m isi akụkọ
Akụkọ akachasị gụọ
Content is not available
{{rankTranslation}}