Ụgwo isi nwaaanyị o nwere uru ọ bara n'ala Igbo?
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1
Maazị Toni Kan na Odoziaku Chidimma Franka Orjih nwere mkparitaụka na Facebook na Instagram Live anyị n'ụbọchị Maachị 14.
Ndị so anyị na peeji ahụ nwekwara ohere ịju ha ajụjụ ọbụla ha chọrọ. Ha kwuru maka ihe gbasara ụgwọ isi nwaanyị: ọ dị mkpa, ihe mere o ji ada ọnụ n'obodo ụfọdụ n'ala Igbo makwa okwu ndị ọzọ.
Kirie ya n'uju ebe a.
Isi akụkọ
Kọwaara m isi akụkọ
Akụkọ akachasị gụọ
Content is not available
{{rankTranslation}}