Foto: Rọshịa amalitela nwakpo Yukren

Ebe foto si, AFP

Nkọwa foto, Anwụrụ ọkụ sitere na ọdọ ụgbọleu ndị agh dị na Chhuyev mpaghara ọwụwa anyanwụ Ukraine

Ebe foto si, State Border Guard Service of Ukraine / PA Media

Nkọwa foto, Foto CCTV site n'aka ndị nchekwa nọchịrị obodo abụọ ndị Yukren, na-egosi ka ụgbọala ndị mba Rọshịa si abanye mba Yukren site na Krimea.

Ebe foto si, Anadolu Agency via Getty Images

Nkọwa foto, Ndị ọrụ gbatagbata Yukren na-anwa imenwụ ọkụ ka ogbunigwe gbara n'obodo Chuhuiv.

Ebe foto si, Anadolu Agency via Getty Images

Nkọwa foto, Ndị agha banyere ụlọ ebe ogbunigwe gbara site n'ịzọpụta ndị mmadụ.

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Nwaanyị na-ekpe ekpere na Independence Square dịna Kyiv, isiobodo Yukren

Ebe foto si, Reuters

Nkọwa foto, Ana-ahụ ka ikuku si ọnọdụ ndị agha apụta n'akụkụ ọdo ụgbọelu n'obodo Mariupol.

Ebe foto si, EPA / Interior Ministry Press Service

Nkọwa foto, Foto si n'aka ndị mịnịstrị na-elekọta ime obodo na-egosi etu ogbunigwe si wee gbarie ụlọọrụ ndị agha na Kyiv.

Ebe foto si, AFP

Nkọwa foto, Na Kyiv, ndị ọrụ nchekwa na-ele okpokoro ogbunigwe dara n'okporo ụzọ

Ebe foto si, AFP

Nkọwa foto, Ndị mmadụ na-elele anya ka ndị uweojii na ndị ọrụ nchekwa si arụ ọrụ site n'asụ ebe a katuru n'ụzọ.

Ebe foto si, Reuters

Nkọwa foto, Ndị na-eche n'ọdọụgbọala na Kyiv

Ebe foto si, Reuters

Nkọwa foto, Ụgbọelu ndị Yukren na-efe n'elu ọdọmmanụ ụgbọala dị n'ilo obodo Dnipro.

Anarala ikirikere tupu ejiri foto ndịa mere akụkọ.