Boko Haram: Gọọmentị atụnyela mmadụ 20 na mkpọrọ
Ebe foto si, Getty Images
Ihe rụrụ mmadụ 20 bu ndị otu oyi ndụ egwu Boko Haram ga-aga mkpọrọ n'ime ọtụtụ ndị ekpere ikpe.
A mara ndị a ikpe n'ụlọịkpe ndị agha dịna Kainji nke Naịja Steetị bụ ebe a nọ kpe ikpe a.
Otu onye ngwọrọ ọrụ ya bụ inye aka tọrọ ụmụaka Chibok 200 na 2014 so n'ime ndị ga-aga ụlọ mkpọrọ afọ 15.
Ebe foto si, Getty Images
Nke a bụ mbụ a na-ama onye aka sọ na ntọro ụmuakwụkwọ Chibok ikpe.
Ụlọikpe a tọhapụrụ mmadụ abụọ n'ime ndị a maka enweghi ihe a ga-eji ma ha ikpe.
Gọọmentị Naịjirịa si na ha ji ihe karịrị mmadụ puku 6 bu ndị eche na ha bu ndị Boko Haram na ebe di icheiche na Naijirịa.
Na Ọktoba 2017, ha tụrụ mmadụ 45 mkpọrọ afọ 31.
Isi akụkọ
Akụkọ akachasị gụọ
Content is not available
{{rankTranslation}}