Ụlọ ikpe ukwu akwụnyerela SERAP na mgba ha
Ebe foto si, Twitter page Akpabio and Saraki
Otu na-alụ ọgụ maka ikike dịrị onye a kpọrọ Socio-Economic Rights and Accountability Project (SERAP) n'olu bekee gbara akwụkwọ n'ụlọ ikpe iji kwụsị ndị ọchịchị ochịe ịnata ụgwọ ọnwa abụọ n'a ala Naijiria.
Onye ọka-iwu bụ Oluremi Oguntoyinbo kwuru na SERAP emeghi njo ị bupụta okwu nke a n'ụlọ ikpe.
Isi akụkọ
Kọwaara m isi akụkọ
Akụkọ akachasị gụọ
Content is not available
{{rankTranslation}}