'Mmadu abuo anwụọla na Imo steeti' - Komishọna ahụ ike
Ebe foto si, VT Freeze Frame
Angela Uwakwem kwuru na mmadụ asaa nọ n'ụlọ ọgwụ maka ọrịa Lassa fiva.
Imo Steeti so na steeti iri ebe e nwere ọrịa lasa fiva n'ala Naịjirịa.
Uwakwem na-akpọku ndị ntaakụkọ ha jịrị ohere a nye aka ma kuziere ndị mmadụ ihe egwu dị n'iri ihe oriri nsị maọbụ mamịrị oke metụtara.
Akukọ ka na-abia
Maka lassa fiva.
Isi akụkọ
Kọwaara m isi akụkọ
Akụkọ akachasị gụọ
Content is not available
{{rankTranslation}}