Doorashada Nigeria 2023: Natiijada doorashada madaxweynaha iyo baarlamaanka
Musharraxii helaa codadka ugu badan iyo 25% codadka laga dhiibtay 24 gobol oo kamid ah 36 gobol ee Nigeria ayaa noqon doona Madaxweynaha cusub ee waddankaas. Haddii ay musharraxiintu gaari waayaan codadkaas, waxaa 21 maalmood gudahood lagu qaban doonaa doorasho ku celis ah, arrintaas oo aan horay uga dhicin Nigeria.
Ntuliaka Naịjirịa 2023: Mpụtara zuru oke nke ntuliaka ọkwa onyeisiala na nke ndị ụlọomeiwu
Ndị Naịjirịa ga-atụ vootu na ntuliaka n'ụbọchị Satọde. Mmadụ iri na asatọ na-azọ ọkwa Onyeisiala ebe ọtụtụ ndị ọzọ na-azọ ọkwa sịnetị na nke ụlọomeiwu nta. BBC ji ọnụọgụgụ si n'aka ụlọọrụ Independent National Electoral Commission (Inec) egosipụta mpụtara ndị a.
Mpụtara ntuliaka onyeisiala Naịjirịa 2023
Iji merie n'agba mbụ, onye na-azọ ọkwa aghaghị inwete vootu kachasị n'ọnụọgụgụ nakwa vootu karịrị 25% n'ime ọkara abụọ ma e kee steetị 36 gụnyere isiobodo Abuja ụzọ atọ
Oge ikpeazụ e tinyere ya ihe: 19/04/2023, 18:00:26 oge (GMT+1)
Mpụtara nke ikpeazụ

Mpụtara ntuliaka Onyeisiala ka ọ dị na steeti
Mpụtara ntuliaka Onyeisiala ka ọ dị na steeti
Oge ikpeazụ e tinyere ya ihe: 19/04/2023, 18:00:26 oge (GMT+1)
Pịa aka na maapụ ka ị hụ mpụtara ndị a n'uju
Mpụtara ndị Sịnetị ka o si kwụrụ na pati
Oge ikpeazụ e tinyere ya ihe: 19/04/2023, 18:00:26 oge (GMT+1)
| Pati | Oche ọchịchị |
|---|---|
| All Progressives Congress | 59 |
| Peoples Democratic Party | 36 |
| Labour Party | 8 |
| Ndị ọzọ | 4 |
| New Nigeria Peoples Party | 2 |
Ndị ụlọomeiwu nta
Oge ikpeazụ e tinyere ya ihe: 19/04/2023, 18:00:26 oge (GMT+1)
| Pati | Oche ọchịchị |
|---|---|
| All Progressives Congress | 159 |
| Peoples Democratic Party | 104 |
| Labour Party | 35 |
| New Nigeria Peoples Party | 18 |
| Ndị ọzọ | 9 |
| Ntuliaka Akapịghịọnụ | 35 |
Ndị mepụtara ya
Designers: Millicent Wachira and Olaniyi Adebimpe; Visual Artists: Mayowa Alabi and George Wafula: Data Journalists: Yusuf Akinpelu and Brian Osweta; Developers; Boaz Ochieng, Marcos Gurgel, Ayu Widyaningsih Idjajaand and David Ayoola; Project Lead: Dorothy Otieno.
Musharraxa ku guulaysta doorashada maanta ayaa waxaa horyaalla caqabado ay kamid yihiin dhaqaalo xumo baahsan, suuq gelinta lacagta cusub ee Naira, shaqo la'aan haysata dhalinyarada iyo amni darro horseeday dhimashada in ka badan 10 kun oo qof sanadkii tegay.
Ebubo dị n’isi mmadụ atọ a na-azọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa
"Ihe mere ntuliaka afọ 2023 ji dị anyị bụ ndị ntoroọbịa Naịjirịa oke mkpa"
Lee akụkọ ụgha na-efegharị gbasara ndị a ma ama na-azọ ọkwa Onyeisiala
Amụma ndị ụkọchukwu a ma ama buru maka afọ 2023