You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Christian Chukwu nọ n'ugboelu ugbua na-aga ụlọọgwụ na London
Onye nchịkọta egwuregwu bọọlụ bụ Christian Chukwu, na-arịa ọria gwara BBC Igbo na ya nọzị n'ugboelu n'ụtụtụ a n'iji gaa ụlọọgwụ ga-agwọ ya bụ ọrịa na London.
Chuwku gwara Ebere onye ntaakụkọ BBC Igbo n'ekwenti na aha ụlọọgwụ ya na-aga bụ St John and Elizabeth hospital na London.
Gere okwu ya ebe a:
Mana ọ matabeghi ihe na-arịa ya kpọmkwem.