You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Ihe anyị ma maka mwakpo e mere na Plateau steeti dịka gọọmenti tinyere mmachi abalị abụọ
Kọmishọna na-ahụ maka mgbasaozi na Plateau Steeti bụ Joyce Lohya Ramnap sị na gọọmenti katọrọ mwakpo ahụ ma kọwa na mmachi a ga-enye aka na nnyocha ndị uweojii na-eme iji chọta ndị ojiegbe mere mwakpo ahụ.
Ihe mere ndị Otu 'Village Boys Movement' jiri zọọ njem n'Anambara Steeti
Ndị otu 'Village Boys Movement' kwuru na nke a bụ iji gosipụta nkwado ha nye Maazị Peter Obi dịka a na-eche maka ntuliaka a ga-ahazi na Naịjirịa n'afọ 2027.
SASA anwụchiela onye oziọma n'Anambara Steeti maka idina nwata nwaanyị n'ike
Ndị ọrụ SASA nwuchiri Dozie Ezeani maka ebubo idina nwata nwaanyị dị afọ iri na isii (16) n'ike.
Lee ihe Onyeisiala Bola Tinubu kwuru na nnukwu ọgbakọ APC
Onyeisiala Tinubu ji ohere ọgbakọ APC mere n'Abuja kọwaa ọtụtụ mbọ gọọmenti ya na-agba ime ka obodo Naịjirịa bụrụ nke e ji ama atụ n'ụwa niile.
Etu olili ozu Rev. Uma Ukpai si aga n'obodo ya bụ Asaga Ohafia dị n'Abia Steeti
A malitela olili ozu Ụkọchukwu na onye mgbasaozi ọma bụ Rev. Uma Ukpai n'obodo Asaga Ohafia dị n'Abia Steeti.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Maachị 27, 2026, Duration 0,58
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tọzde Maachị 27, 2026.
United Nations akwadola ka a hụta "ire ohu n'Afrịka" dị ka mpụ kachasị njọ e mere mmadụ
Nkwekọrịta maka banyere iti ndị Afrịka aka n'obi rịọ ha maka ime ha ohu n'oge garaaga mana ekwughị ndị ga-enweta ihe itiaka n'obi ahụ maọbụ ego ole a ga-enye.
Ntuliaka 2027: E yigharịala oge pati dị iche iche ga-eji nye Inec ndekọ aha ndị ga-azọrọ ha ọkwa
Nchịkọta akụkọ ndị mere n'izu a
Lee ebubo e boro El-Rufai dịka a ga-akpụpụ ya n'ụlọikpe
Ọtụtụ ndị ọrụ nchekwa juputara n'ụlọikpe ahụ n'ụtụtụ Tuzde 24 Maachị, 2026 dịka a ga-akpụpụ El-Rufai n'ụlọikpe.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.
Kuziere m
Kpalite mmụọ m
Iko Mba Afrịka 2025
4-0: Naịjirịa agbaala Mozambik ụkwụ n'éhé
Ademola Lookman gbapeere Super Eagles ụzọ site n'ịsụnye goolu mbụ ha na nkeji iri abụọ ịmaaka ahụ malitere.
Vidio, Zaa Ngwangwa : Etu m si banye 'Super Eagles'-Francis Uzoho, Duration 1,29
Ọgbaabọọlụ bụ Francis Uzoho akọwala etu o siri banye otu egwu bọọlụ 'Super Eagles'.
Naịjirịa etiwaala Tanzanịa ka akị oyibo Nsugbe
Semi Ajayi na Ademola Lookman gosiri nke ha ji biri.
AFCON 2025 tebụlụ: Etu mba na mba ga-esi ezute onwe ha n'asọmpi a
Lee etu asọmpi Iko Mba Afrịka nke afọ 2025 si kwụrụ ugbua na tebụlụ.
Afcon 2025: Ndị a tụrụ anya ga-agbara Super Eagles
Ndị ọgbaa bọọlụ foto ha dị ebe a ka e kwuru ga-anọchite anya otu egwu bọọlụ Super Eagles dịka ha na-agba mbọ ịmabute iko Afcon nke afọ 2025.
Ndị ọgba bọọlụ isii a na-ele anya ga-amụke ka ọkụ n'Afcon 2025
Ụlọọrụ BBC Sport Afrịka nnyochara ndị ọgbaa bọọlụ isii a na-elejere anya n'asọmpi Afcon 2025 ga-ebido na Moroko na 21 Disemba ruo 18 Jenụwarị
Afcon 2025: Osimhen, Iwobi, Ndidi na ndị 'Super Eagles' ọzọ ga-agbara Naịjirịa bọọlụ
Asọmpi Afcon 2025 ga-amalite n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba, 2025 na mba Moroko.