Gịnị na-ewe ndị ntoroọbịa iwe n'ọnwụ Mohbad?
Ozi ọnwụ otiegwu Ilerioluwa Aloba e ji Mohbad mara tinyere Naịjirịa niile n'uju ọkachasị ụmụntoroọbịa. Mana agbanyeghi uju ha na-eru, ha egosikwala na iwe na-ewe ha maka ọnwụ nwa amadị ahụ na etu e o siri nwụọ. Anyị jụrụ ụmụ Naịjirịa ihe bụ iwe ha n'ọnwa ya.
Isi akụkọ
Akụkọ akachasị gụọ
Content is not available
{{rankTranslation}}