Anambra state airport photos: Lekwa ka ọdọụgbọelu ọhụrụ a na-arụ n'Anambara steeti dị n'ụbọchị Eprelu 21, 2021
Gọọmentị Anambra steeti ekwuola na ụgbọelu mbụ ga-efebata n'ọdọụgbọelu ha na-arụ ọhụrụ n'Ụmụeri na ngwụcha ọnwa Epreelụ nke 2021.
Dịka ha jri kwuo, ọdọụgbọelu a ga-abụ nke na-ahụ maka ntụbata nakwa mbupu ngwaahịa dị iche iche.
BBC Igbo gara njem nleta ya bụ ọdọụgbọelu.
Lekwa foto ndị si ebe ahụ pụta:
Okporoụzọ mfepụ ụgbọelu ọdọụgbọelu Anambra
Isi akụkọ
Akụkọ akachasị gụọ
Content is not available
{{rankTranslation}}