#EndSARS: A chụọla onyeuweojii maka ịna akaazụ N5,000

Ebe foto si, @PoliceNG_PCRRU

Nkọwa foto, @PoliceNG_PCRRU
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

A chụrụ Charles Omotosho bụ ịnspectọ na-arụrụ FSARS ọrụ na mpaghara Ikorodu dị na Legọs maka ịnapụ ndị na-akwọ ụgbọala bị na mpaghara ahụ ego.

Osote onyeisi ndị uweojii bụ Abayomi Shogunle gwara BBC na ihe ahụ mere n'ezie.

Shogunle sịrị na a chụrụ Omotosho maka ị naa aka azụ.

O kwuru na ebukwara ndị uweojii atọ ndị ọzọ ha na Omotosho soro nwere kpaa akwụ n'ọkwa.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Nke a na-eme ka ọ gachara ọnwa atọ otu onye bi na Ikorodu a kpọrọ Princess Ife depụtara na ya ji ekwenti ya zigara nwaadi ahụ bụ Omotosho ego ka majara ya na ya ga-agbagbu ya ma ọ bụrụ na ya akwụghị ya puku naira ise.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Akụkọ ga-amasị gị: