Etu nwa D'banj dị otu afọ si nwụọ
Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of Instagram post, 1
Ọ bụ n'ọnwa Mee nke gara aga ka nwata nwoke ahụ a akpọrọ Daniel Oyebanjo III dịka nna ya tozuru afọ mbụ ya n'ụwa.
Akụkọ na-ekwu na o bụ ọdọ mmiri dị n'ụlọ ha ka mmiri nọ wee rie ya.
Nna ya bụ D'banj anọghị, ọ gara njem n'ala Amerịka mgbe nke a mere mana ọ zipụrụ ozi na Instagram ya.
Ozi ahụ o zipụrụ na-ekwu "ugbu a bụ oge i ri uju mana chineke nọnyere m n'oge niile"
Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of Instagram post, 2
Ndị mmadụ gakwara n'elu soshal midia dị iche iche ọ kachasị Twitter i zigara D'banj ozi i ti aka n'obi ma gosi kwa mwute ha.
@Kobby_Kyei a na-ekwu na Dbanj gara mba Amerịka maka mme mme nturugo BET na-eme.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
@unmatchedA na-akasi nwunye Dbanj bụ nne nwa nwụrụ akpọrọ Didi Lineo obi maka ọnwụ nwa ya.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
Daniel III bụ sọsọ otu nwa D'banj na nwunye ya Didi Lineo mụrụ kemgbe ha gbara akwụkwọ n'afọ 2016.
Ka mkpụrụ obi ya laa na ndokwa.
Isi akụkọ
Akụkọ akachasị gụọ
Content is not available