Izu Afrika na foto: Ka osi ga bido Feb 24-Maachị 1
Nkọwa foto, Ndị egwu ji ọgbọ na Johannesburg dị na Saut Afrika mgbe a na eme emume icheta afọ ọhụrụ ndị ChinaNkọwa foto, Egwu agụ sọkwa na ihe nkiri nke e jiri nabata 'Afọ nke Nkịta'Nkọwa foto, Na Kenya, ndị egwu soro atụmatụ nchekwa kwesiri oge ha na-agafe ọdọ ụgbọelu Jomo Kenyatta International ị ga nabata iko mba ụwa nke FIFANkọwa foto, Uhie na-achake acheke bara onye foto anya na Dapchi, otu obodo dị na Naijiria ebe a na-ekwu okwu ụmụakwukwọ a tọrọ n'igweNkọwa foto, Na mba Congo ebe ọgbaaghara mere ọtụtụ ndị mmadụ na-agba ọsọ ndụ, agadi nwaanyị a tukwu ala na-eche so na ndị na-agba ọsọ ndụ haNkọwa foto, Ochi eze bụ ihe juru ndị mmadụ n'ọnụ n'Abidjan ebe otu egwuregwu ụmụnwaanyi Ghana meriri ogbo ha ndị were buru iko ọdida anyanwụ