Ị ma ebe njirimara ala Igbo ụfọdụ dị?

Foto ebe dị icheiche na-akọwapụta ala Igbo, mma ya, na arụ gbasara ikwaiko:

Nkọwa foto, Ala Igbo nwere ihe akpụrụakpụ dị icheiche gosiri akụkọ ala anyị na omenala. Ihe a akpụrụakpụ gosiri nwoke na-eti ịgba dị n'Enugwu...

Ebe foto si, AFP

Nkọwa foto, Ndị na-eti ịgba na-apụta na mmemme ọbụla n'ala Igbo.
Nkọwa foto, Ihe akpụrakpụ gosiri Michael Opara n'Enugwu. Ọ bụ otu n'ime ndị sọ na mkparita uka mmuputa ala Naịjirịa.
Nkọwa foto, Tọwa nke a dị n'Abia steeti a bụ ụlọ udo gosiri udo na aṅụrị dị n'ala Igbo.

Ebe foto si, AFP

Nkọwa foto, Ihe a bụ ihe akpụrụakpụ na-agba mmiri na Freedom Square n'Owerre, Imo steeti, ebe Gọvanọ Rochas Okorocha kpụrụ mmadụ ole na ole.
Nkọwa foto, Ihe a bụ otu n'ime fly over dị n'Awka, Anambra steeti
Nkọwa foto, Amara nke ọma maka ahịa mgbuka ụgbọala dị na Nkwọ Nnewi.
Nkọwa foto, Ebonyi, bụ steetị na-amịpụta nnu, ha nwere okporoụzọ ọhụrụ dị icheiche dịka nke a.

Ọgba dị na Obunọfia, Ezeagụ

Nkọwa foto, Ihe a bụ Ọgba dị na Obunọfịa, Ezeagụ n'Enugwu ebe omenaala dị icheiche dịkwa...
Nkọwa foto, Dịka ụmụnwanyị anaghị eyi ụwe ụkwụ ogologo ma ọ bụ ndị na-agba mmee...
Nkọwa foto, Ọdọ mmịrị nke a gawa n'ihu bụrụ nsụda mmiri anaghị ekwe ka nwoke na nwaanyị nwee mmekọrịta...
Aha onyonyo, Udị arụ nke a bụ omenaala amara ama n'ala igbo ebe ọdọ mmirị dị.

Foto: BBC Igbo/AFP