'Nye anyị Shekau were nde Naira atọ'

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Shekau bụ zị onye nọ na ọsọ ugbua dịka ndị agha Naịjirịa kwuru
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Ndị agha Nịajirịa ekwela nkwa inye onye ọbụla nwere akụkọ maọbụ ga-agba ama ga-enye aka ị nwụchi onye ndu ndị Boko Haram bụ Abubakar Shekau ego dị nde naịra atọ (3m naira).

Skip X post
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post

Anyị ga-ewetara unu akụkọ ka o si eme