You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Nelson Mandela: Ụbọchị e ji echeta ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1
Taa bụ ụbọchị iri na asatọ n'ọnwa Julaị kwa afọ bụ ụbọchị e ji echeta Nelson Mandela, aka chiburu Saut Afrịka.
Lee ka ndị Saut Afrịka jiri cheta ya site n'anya BBC Igbo dịka ndị ntaakụkọ anyị Chioma Obianinwa na Samuel Adigun jiri gwa anyị.
Ili e ji echeta Nelson Mandela
Ndị mba Saut Afrịka ebe ha na-enwe aṅụrị:
Ụlọ Mandela na Saut Afrịka: