Buhari aburula onyeisi Ecowas
Ebe foto si, Getty Images
Onyeisiala Naijiria bụ Muhammadụ Buhari aburula onyeisioche ọhụrụ otu jịkọrọ mba nọ na'ọdịda anyanwụ Afrịka a kpọrọ Ecowas n'aha Ịchafụ.
Nke a mere na ngwụcha ọgbakọ Ecowas e mere na Lome, isiobodo mba Togo.
Otu n'ime ọnụ na-ekwuchitere onyeisiala bụ Bashir Ahmad bụ onye kwupụtara nke a n'igwe okwu Twitter ya.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post
Cheta na ndị isi mba dị na mpaghara ọdịda anyanwụ Afrịka gbakọrọ na Lome ịkpa maka udo, nchekwa na ịlụ ọgụ megide iyi ndụ egwụ.
Isi akụkọ
Akụkọ akachasị gụọ
Content is not available