Ngige: Anyị ekweghị na-eji otu nde naira kwaa Ekwueme
Ebe foto si, @LabourMinNG
Minista na-ahụ maka ọrụ na ikike ọrụ bụ Chris Ngige ekwuola na onweghị mgbe gọọmentị etiti kwere iji otu nde naira were mee akwamozu Ekwueme.
Ọ gwara ndị ntaakụkọ na ego ahụ bụ nke eji akwado ịhe niile ga-eso na akwamozu Ekwueme dịka ịdozi okporo uzo.
Ọ sị na ihe ndị a dị na otu onyonyo na-eme ngaghari maka ndị chọrọ ị nyochapụta nke bụ eziokwu.
Cheta nụ na ebubatara ozu Ekwueme unyahụ n'ụlọ ụgbọ elụ na Abuja ma bụga ya Enugu steeti maka nkwanye ugwu ikpeazu.
Isi akụkọ
Akụkọ akachasị gụọ
Content is not available
{{rankTranslation}}