Coronavirus in Nigeria: Lee azịza ajụjụ ndị na-anụ gị ọkụ n'obi
Eseela
Ndị a hụrụ nwere corona n'ụwa niile
Biko kwalite browsa gị n'iji hụ ihe niile
Ebee o si: Mahadum Johns Hopkins, ndị isi mba ahụike na mba
Akara mgbe ekwusọrọ ya 5 Julaị 2022, 08:59 GMT+1
Akụkọ maka ọrịa Coronavirus ịbata na Naịjirịa abụghịzị akụkọ ọhụrụ, mana mịnịstrị na-ahụ maka ahụike na Naịjirịa ekwuola ka obi ghara ịmapụ onye ọbụla.
Dịka ọrịa a na-efesa n'akụkụ ụwa niile, ọtụtụ ndị mmadụ na-ekwu na ya bụ ọrị na-agbasa n'ikuku, nke Bekee kpọrọ 'airborne disease'.
Mana nke a abụchaghị eziokwu. Lee azịza niile otu ahụike mbaụwa bụ World Health Organization (WHO) nyere gbasara ọrịa coronavirus.
Gịnị bụ coronavirus maọbụ COVID-19?

Ebe foto si, ROGER HARRIS/SCIENCE PHOTO LIBRARY
Coronavirus bụ ezinaụlọ nnukwu nje na-ebute ọrịa nke gụnyere oyi nkịti nakwa ọrịa ndị ọzọ.
Ọrịa ndị ọzọ si n'ezinaụlọ coronavirus a bụ Severe Acute Respiratory Syndrome bụ SARS n'ịchafụ (nke si na buusu malite) nakwa Middle East Respiratory Syndrome bụ MERS n'ịchafụ (si na Kamel), mana amabeghi ebe nke ọhụrụ a si malite.
COVID-19 bụ aha a gụrụ ọrịa coronavirus ọhụrụ nke si n'obodo Wuhan dị na mba Chaịna malite n'ọnwa Disemba 2019.
Kedụ etu COVID-19 si agbasa?

Ebe foto si, Getty Images
Ị nwere ike ibute ọrịa a site n'aka onye bu ya.
Ọ bụrụ na onye bu ọrịa a maa uzere maọbụ kwaa ụkwara, nje ahụ nwere ike ịdakwasị n'elu ihe ụfọdụ.
Onye ọzọ metụ ihe ndị ahụ nje dakwasara aka ma tinyekwa aka ahụ n'anya, n'ọnụ maọbụ n'imi ya, nje ahụ efeela ya.
data n'uju
*Mmadụ ole nwụru kwa otu puku
| USA | 1012833 | 308.6 | 87030788 | ||
| Brazil | 672033 | 318.4 | 32535923 | ||
| India | 525242 | 38.4 | 43531650 | ||
| Rọshịa | 373595 | 258.8 | 18173480 | ||
| Mekziko | 325793 | 255.4 | 6093835 | ||
| Peru | 213579 | 657.0 | 3640061 | ||
| Yunited Kindọm | 177890 | 266.2 | 22232377 | ||
| Itali | 168604 | 279.6 | 18805756 | ||
| Indoneshia | 156758 | 57.9 | 6095351 | ||
| Frans | 146406 | 218.3 | 30584880 | ||
| Irak | 141404 | 170.5 | 7240564 | ||
| Jamani | 141397 | 170.1 | 28542484 | ||
| Kolombia | 140070 | 278.3 | 6175181 | ||
| Agentina | 129109 | 287.3 | 9394326 | ||
| Polandi | 116435 | 306.6 | 6016526 | ||
| Yukreni | 112459 | 253.4 | 5040518 | ||
| Spen | 108111 | 229.6 | 12818184 | ||
| Saut Afrịka | 101812 | 173.9 | 3995291 | ||
| Tọkị | 99057 | 118.7 | 15180444 | ||
| Romenia | 65755 | 339.7 | 2927187 | ||
| Filipini | 60602 | 56.1 | 3709386 | ||
| Chile | 58617 | 309.3 | 4030267 | ||
| Hungri | 46647 | 477.5 | 1928125 | ||
| Vietnam | 43088 | 44.7 | 10749324 | ||
| Kanada | 42001 | 111.7 | 3958155 | ||
| Chek Republik | 40324 | 377.9 | 3936870 | ||
| Bọlgeria | 37260 | 534.1 | 1174216 | ||
| Maleshia | 35784 | 112.0 | 4575809 | ||
| Ekuadọ | 35745 | 205.7 | 913798 | ||
| Beljiọm | 31952 | 278.2 | 4265296 | ||
| Japan | 31328 | 24.8 | 9405007 | ||
| Tailand | 30736 | 44.1 | 4534017 | ||
| Kashmir, nke Pakistan na-achị | 30403 | 14.0 | 1539275 | ||
| Gris | 30327 | 283.0 | 3729199 | ||
| Bangaladesh | 29174 | 17.9 | 1980974 | ||
| Tunishia | 28691 | 245.3 | 1052180 | ||
| Iran | 25247 | 64.2 | 2359755 | ||
| Ijipiti | 24723 | 24.6 | 515645 | ||
| Saut Koria | 24576 | 47.5 | 18413997 | ||
| Pọtugal | 24149 | 235.2 | 5171236 | ||
| Nedalandị | 22383 | 129.1 | 8203898 | ||
| Bolivia | 21958 | 190.7 | 931955 | ||
| Slovakia | 20147 | 369.4 | 2551116 | ||
| Ọstria | 20068 | 226.1 | 4499570 | ||
| Mianmar | 19434 | 36.0 | 613659 | ||
| Swidin | 19124 | 185.9 | 2519199 | ||
| Kazakstan | 19018 | 102.7 | 1396584 | ||
| Paragwe | 18994 | 269.6 | 660841 | ||
| Gwatamela | 18616 | 112.1 | 921146 | ||
| Giogia | 16841 | 452.7 | 1660429 | ||
| Sri Lanka | 16522 | 75.8 | 664181 | ||
| Sebia | 16132 | 232.3 | 2033180 | ||
| Moroko | 16120 | 44.2 | 1226246 | ||
| Kroweshia | 16082 | 395.4 | 1151523 | ||
| Boznia na Herzegovina | 15807 | 478.9 | 379041 | ||
| China | 14633 | 1.0 | 2144566 | ||
| Jọdan | 14068 | 139.3 | 1700526 | ||
| Switzaland | 13833 | 161.3 | 3759730 | ||
| Nepal | 11952 | 41.8 | 979835 | ||
| Moldova | 11567 | 435.2 | 520321 | ||
| Izrel | 10984 | 121.3 | 4391275 | ||
| Honduras | 10906 | 111.9 | 427718 | ||
| Lebanon | 10469 | 152.7 | 1116798 | ||
| Ọstralia | 10085 | 39.8 | 8291399 | ||
| Azabaijan | 9717 | 96.9 | 793388 | ||
| Nọt Masedonịa | 9327 | 447.7 | 314501 | ||
| Saudi Arabia | 9211 | 26.9 | 797374 | ||
| Lithuania | 9175 | 329.2 | 1162184 | ||
| Armenia | 8629 | 291.7 | 423417 | ||
| Kuba | 8529 | 75.3 | 1106167 | ||
| Kosta Rika | 8525 | 168.9 | 904934 | ||
| Panama | 8373 | 197.2 | 925254 | ||
| Afganistan | 7725 | 20.3 | 182793 | ||
| Itiopia | 7542 | 6.7 | 489502 | ||
| Aialand | 7499 | 151.8 | 1600614 | ||
| Yuragwe | 7331 | 211.8 | 957629 | ||
| Taiwan | 7025 | 29.5 | 3893643 | ||
| Belaruz | 6978 | 73.7 | 982867 | ||
| Algeria | 6875 | 16.0 | 266173 | ||
| Slovenia | 6655 | 318.7 | 1041426 | ||
| Denmak | 6487 | 111.5 | 3177491 | ||
| Libya | 6430 | 94.9 | 502189 | ||
| Latvia | 5860 | 306.4 | 837182 | ||
| Venezuela | 5735 | 20.1 | 527074 | ||
| Mpaghara Palestain | 5662 | 120.8 | 662490 | ||
| Kenya | 5656 | 10.8 | 334551 | ||
| Zimbabwe | 5558 | 38.0 | 255726 | ||
| Sudan | 4952 | 11.6 | 62696 | ||
| Finlandi | 4875 | 88.3 | 1145610 | ||
| Oman | 4628 | 93.0 | 390244 | ||
| Domikan Ripublik | 4383 | 40.8 | 611581 | ||
| El Salvadọ | 4150 | 64.3 | 169646 | ||
| Namibia | 4065 | 163.0 | 169247 | ||
| Trinidad na Tobego | 4013 | 287.7 | 167495 | ||
| Zambia | 4007 | 22.4 | 326259 | ||
| Yuganda | 3621 | 8.2 | 167979 | ||
| Albania | 3502 | 122.7 | 282690 | ||
| Nọwe | 3337 | 62.4 | 1448679 | ||
| Syria | 3150 | 18.5 | 55934 | ||
| Naịjirịa | 3144 | 1.6 | 257637 | ||
| Jameika | 3144 | 106.6 | 143347 | ||
| Kosovo | 3140 | 175.0 | 229841 | ||
| Kambodia | 3056 | 18.5 | 136296 | ||
| Kirgizstan | 2991 | 46.3 | 201101 | ||
| Botswana | 2750 | 119.4 | 322769 | ||
| Montserat | 2729 | 438.6 | 241190 | ||
| Malawi | 2646 | 14.2 | 86600 | ||
| Estonia | 2591 | 195.3 | 580114 | ||
| Kuwet | 2555 | 60.7 | 644451 | ||
| Yunaited Arab Emiret | 2319 | 23.7 | 952960 | ||
| Mozambik | 2212 | 7.3 | 228226 | ||
| Mongolia | 2179 | 67.6 | 928981 | ||
| Yemen | 2149 | 7.4 | 11832 | ||
| Senegal | 1968 | 12.1 | 86382 | ||
| Kamerunu | 1931 | 7.5 | 120068 | ||
| Angola | 1900 | 6.0 | 101320 | ||
| Uzbekistan | 1637 | 4.9 | 241196 | ||
| New Ziland | 1534 | 31.2 | 1374535 | ||
| Bahren | 1495 | 91.1 | 631562 | ||
| Ruwanda | 1460 | 11.6 | 131270 | ||
| Gana | 1452 | 4.8 | 166546 | ||
| Singapore | 1419 | 24.9 | 1473180 | ||
| Eswatini (bubụ Swaziland) | 1416 | 123.3 | 73148 | ||
| Madagaska | 1401 | 5.2 | 65787 | ||
| Demokratic Republic of Kongo | 1375 | 1.6 | 91393 | ||
| Suriname | 1369 | 235.5 | 80864 | ||
| Somalia | 1361 | 8.8 | 26803 | ||
| Guyana | 1256 | 160.5 | 67657 | ||
| Luxemburg | 1094 | 176.5 | 265323 | ||
| Saiprus | 1075 | 89.7 | 515596 | ||
| Mọrishiọs | 1004 | 79.3 | 231036 | ||
| Mọritenia | 984 | 21.7 | 60368 | ||
| Martinique | 965 | 257.0 | 195912 | ||
| Gwadelope | 955 | 238.7 | 168714 | ||
| Fiji | 866 | 97.3 | 65889 | ||
| Tanzania | 841 | 1.4 | 35768 | ||
| Hayiti | 837 | 7.4 | 31677 | ||
| Bahamas | 820 | 210.5 | 36101 | ||
| Reunion | 812 | 91.3 | 422769 | ||
| Aivri Kost | 805 | 3.1 | 83679 | ||
| Laos | 757 | 10.6 | 210313 | ||
| Mọlta | 748 | 148.8 | 105407 | ||
| Mali | 737 | 3.7 | 31176 | ||
| Lesotho | 699 | 32.9 | 33938 | ||
| Belize | 680 | 174.2 | 64371 | ||
| Kata | 679 | 24.0 | 385163 | ||
| Papuwa New Gini | 662 | 7.5 | 44728 | ||
| Polineshia French | 649 | 232.4 | 73386 | ||
| Barbadọs | 477 | 166.2 | 84919 | ||
| Gini | 443 | 3.5 | 37123 | ||
| Kape Vede | 405 | 73.6 | 61105 | ||
| French nke Gini | 401 | 137.9 | 86911 | ||
| Bọkina Faso | 387 | 1.9 | 21044 | ||
| Kongo | 385 | 7.2 | 24128 | ||
| Sent Lushia | 383 | 209.5 | 27094 | ||
| Gambia | 365 | 15.5 | 12002 | ||
| Niw Kaledonia | 313 | 108.8 | 64337 | ||
| Naija | 310 | 1.3 | 9031 | ||
| Maldiv | 306 | 57.6 | 182720 | ||
| Gabọn | 305 | 14.0 | 47939 | ||
| Laiberia | 294 | 6.0 | 7497 | ||
| Kuracao | 278 | 176.5 | 44545 | ||
| Togo | 275 | 3.4 | 37482 | ||
| Nikaragwa | 242 | 3.7 | 14690 | ||
| Grenada | 232 | 207.1 | 18376 | ||
| Brunei | 225 | 51.9 | 167669 | ||
| Aruba | 222 | 208.8 | 41000 | ||
| Chad | 193 | 1.2 | 7426 | ||
| Jibuti | 189 | 19.4 | 15690 | ||
| Mayote | 187 | 70.3 | 37958 | ||
| Ikwitorial Gini | 183 | 13.5 | 16114 | ||
| Aisland | 179 | 49.5 | 195259 | ||
| Chanel Ailand | 179 | 103.9 | 80990 | ||
| Gini-Bisawu | 171 | 8.9 | 8369 | ||
| Seychel | 167 | 171.1 | 44847 | ||
| Benin | 163 | 1.4 | 27216 | ||
| Komoros | 160 | 18.8 | 8161 | ||
| Andora | 153 | 198.3 | 44177 | ||
| Solomon Aịland | 153 | 22.8 | 21544 | ||
| Antigwa na Barbuda | 141 | 145.2 | 8665 | ||
| Bermuda | 140 | 219.0 | 16162 | ||
| Saut Sudan | 138 | 1.2 | 17722 | ||
| Timọ-Lest | 133 | 10.3 | 22959 | ||
| Tajikistan | 125 | 1.3 | 17786 | ||
| Siria Lionu | 125 | 1.6 | 7704 | ||
| San Marino | 115 | 339.6 | 18236 | ||
| Saint Vincent and the Grenadines | 114 | 103.1 | 9058 | ||
| Sentral Afrikan Republik | 113 | 2.4 | 14649 | ||
| Aile nke Man | 108 | 127.7 | 36463 | ||
| Gibralta | 104 | 308.6 | 19633 | ||
| Eritria | 103 | 2.9 | 9805 | ||
| Saint Matin | 87 | 213.6 | 10601 | ||
| Liechtenstein | 85 | 223.6 | 17935 | ||
| Sao Tome na Prinsipe | 74 | 34.4 | 6064 | ||
| Dominika | 68 | 94.7 | 14852 | ||
| Sent Martin (Nke French) | 63 | 165.8 | 10952 | ||
| Vegin Ailand nke British | 63 | 209.8 | 6941 | ||
| Monako | 59 | 151.4 | 13100 | ||
| Sent Kits na Nevis | 43 | 81.4 | 6157 | ||
| Burundi | 38 | 0.3 | 42731 | ||
| Anthil nke Nedalandị | 37 | 142.4 | 10405 | ||
| Ala mmịrị gbaragburugburu nke Tọk na Kaikos | 36 | 94.3 | 6219 | ||
| Kayman Ailand | 29 | 44.7 | 27594 | ||
| Samoa | 29 | 14.7 | 14995 | ||
| Faroe Aịland | 28 | 57.5 | 34658 | ||
| Butan | 21 | 2.8 | 59824 | ||
| Grinland | 21 | 37.3 | 11971 | ||
| Vanuatu | 14 | 4.7 | 11389 | ||
| Kiribati | 13 | 11.1 | 3236 | ||
| Ụgbọ mmiri Diamond Princess | 13 | 712 | |||
| Tọnga | 12 | 11.5 | 12301 | ||
| Angwuila | 9 | 60.5 | 3476 | ||
| Montserrat | 8 | 160.3 | 1020 | ||
| Walis na Futuna Ailand | 7 | 61.2 | 454 | ||
| Palawu | 6 | 33.3 | 5237 | ||
| Saint Batelemi | 6 | 60.9 | 4697 | ||
| MS Zandam kruz ship | 2 | 9 | |||
| Kook Ailand | 1 | 5.7 | 5774 | ||
| Saint Pierre and Mikelon | 1 | 17.2 | 2779 | ||
| Falkland Ailand | 0 | 0.0 | 1815 | ||
| Microneshia | 0 | 0.0 | 38 | ||
| Vatikan | 0 | 0.0 | 29 | ||
| Ala Mashal nke mmịrị gbara gburugburu | 0 | 0.0 | 18 | ||
| Antaktika | 0 | 11 | |||
| Sent Helena | 0 | 0.0 | 4 |
Biko kwalite browsa gị n'iji hụ ihe niile
Maapụ a na-egosi ọnụọgụ nke ndị Mahadum Johns Hopkins na-edepụta kwa mgbe kwa mgbe, onwereike ghara igosicha ka ihe siri kwuru ugbua na mba ụfọdụ.
**Ozi ikpeazụ ndị ọhụrụ bu ọrịa a bụ ngụkọ nke ụbọchị atọ. N'ihi ntụgharị n'ọgụọgụgụ ndị bu ya, ọ gaghị adị mfe ịgbakọ nke ụbọchị a.
Ebee o si: Mahadum Johns Hopkins, ndị isi mba ahụike na mba
Mgbe edere akara: 5 Julaị 2022, 08:59 GMT+1

Mmadụ nwekwara ike ikute ọrịa a n'ume ma ọ bụrụ na o kuru ume onye bu ọrịa a mapụtara n'uzere maọbụ kwapụtara n'ụkwara.
Ya mere, ọ dị mkpa ka ị nọtee onye ọbụla na-arịa ọrịa aka ihe ruru nzọụkwụ atọ ma ị kwụrụ n'akụkụ ya.
Otu WHO ka na-emekwa nnyocha iji chọpụta ma o nwere ụzọ ọzọ ọrịa a si agbasa na-abụghị ụzọ ndị e depụtara ebe a.
Kedụ ihe ga-agba ama na mmadụ bu ọrịa a?

Ebe foto si, Getty Images
Ihe ndị kacha agba ama ọrịa a bụ ahụọkụ, ike ọgwụgwụ nakwa ụkwara nta.
Dịka WHO si kwuo, ụfọdụ ndị mmadụ na-enwekwa ahụ mgbu, azụzụ, ọnya akpịrị nakwa afọ ọsịsa, ụfọdụ bụkwa ndị ọ na-ara ahụ iku ume.
Ha kwukwara na ọ bụghị mmadụ niile bu ọrịa a na-egosiputa ihe mgbaama niile a, ebe ọ na-abụghị mmadụ niile na-anata ọgwụgwọ tupu ha agbakee.
Ha kwuru na ọrịa a kacha emekpa ndị agadị nakwa ndị nwere ọrịa dịka ọbara mgbalielu, ọrịa obi maọbụ ọrịa shuga, ahụ.
Kedụ etu m ga-esi echekwa onwe m ma gbochie mfesa ọrịa a?

Ebe foto si, Getty Images
Gbado anya n'ihe ekwe na-akụ gbasara ọnọdụ ọrịa a site n'ọbaozi ndị kwesịrị ntụkwasị obi maka ntaakụkọ.
Ndị dịka WHO, mịnịstrị na-ahụ maka ahụike na Naịjiria nakwa mịnịstrị ahụike nke ebe i bi.
Ihe ndị ọzọ ị ga-emenwu gụnyere:

Ebe foto si, Getty Images
- Kpuchie imi na ọnụ gị mgbe ị na-akwa ụkwara maọbụ na-ama uzere.
- Gbado anya, mara etu gị na onye na-akwa ụkwara maọbụ na-ama uzere si emekọrịta
- Jiri mmiri na ncha na-akwọ aka gị kwa mgbe kwa mgbe makana ọ ga-enyere aka igbu nje ndị nwereike ịdị gị n'aka.
- Zụta ncha pụrụ iche e ji edobe aka ọcha bụ nke bekee kpọrọ 'hand sanitizer'.
- Gbaa mbọ hụ na e siri akwa na anụ ị na-eri ọfụma tupu i rie ya.
Na gburugburu mbaụwa niile, ọrịa coronavirus egbuola ihe karịrị mmadụ puku abụọ na narị asatọ.
Ihe ruru mmadụ puku iri asatọ bukwa ya bụ ọrịa ugbua.
Mana oziọma dị na ya bụ na ihe ruru mmadụ puku iri atọ esila na ya bụ gbakee.
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị:





Ihe nkiri ga-amasị gị:































