Ị chọro ima afọ ole ị ga-adị n'ụwa?

Ka a na-ekwu na ndị nọ n'ụwa ugbua na-anọ ndụ karịa ndị gboo, jiri ihe njirimara a ka ị mara afọ ole ị ga-ebiru.

Na nkezi afọ ole a na-atụanya mmadụ ga-adị ndụ site n'ọmụmụ bụ 72 - ya bụ 70 nke nwoke na 75 nke nwaanyị. Mana, nke a na-agbanwe kwa ka ndụ na-aga. Iji maatụ, onye dị afọ 69 ga-atụ anya ibikwa afọ 17 ọzọ.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ọzọ ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ

Vidio

  • Ihe mere m ji lụnye Aboy nwunye - HRM Pastor Chibuzor Chinyere
  • Akụkọ maka nwataakwụkwọ nwụrụ na Pọtakọt.
  • Agbahapụrụ m mahadum maka iti egwu - Ruffcoin Nwaba
  • Njem ndọrọndọrọ ọchịchị Atiku Abubakar
  • Oge na-adịghị anya, ntọhapụ Nnamdi Kanu ga-enwe isi - Obi Cubana
  • Lekwa etu ọnọdụ mba Sudan dị afọ atọ agha obodo malitere
  • Nwata a na-ekwu maka ya.
  • Etu ọrịa Hiv si fesafịa n'ime otu obodo na mba Pakịstan
  • Etu nnukwu ọgbakọ otu pati ADC siri gaa n'Abụja
  • Foto njirimara Inec na foto onyisioche ha
  • Elsie Akerele na ụmuaka ọ na-ekuziri
  • Foto Popu Leo
  • Odira Nwobu yi uwe ọcha ma kee ịchafụ n'isi
  • Etu ọkụ siri gbaa n'ogige ngwaahịa Nigerian Breweries, Aba
  • Tarị Naịra 3.3 ọ ga-eme ka ọkụ latrik na-enwu oge niile na Naịjirịa?
  • Foto Aguero Banks
  • E meghị ka ụmụnwaanyị dịnara ala n'azụ ha ma ha chọrọ ịmụ nwa
  • Amerịka agwala ndị ọrụ ha n'Abuja ka ha kwakọrọ pụọ na Naịjirịa
  • Ebuka Obi naara anyị ala anyị n’ike – Ndị Ngọ Ọkpala

Akụkọ akachasị gụọ