Ị ma na a na-ere nsi akpị n'ahịa ugbua?

Aha onyonyo, Ị ma ego ole nsi akpị na-ada n'ahịa ugbu a?
Ị ma na a na-ere nsi akpị n'ahịa ugbua?
Nkọwa foto, Ị ma ego ole nsi akpị na-ada n'ahịa ugbu a?
Nkọwa foto, Usoro e ji ewepụta nsi akpị

Ndị ọkammụta sayensi na-amịpụta nsi akpị n'ụlọọrụ nnyocha ha dị na Tọkị.

Ha na-ere ya nde dọla ole ma ole na Yurop.

Ha sị na e ji ya emepụta ọgwụ na-akwụsị ahụ mgbu nakwa ọgwụ ndị ọzọ.

Nkọwa foto, Otu nta nsi akpị dị ezigbo ọnụ ruru nde kwuru nde dọla.

Ha sị na ọ na-ara ahụ maka na otu akpị nwere nsi dịka miligram abụọ.

I chere na ị ga-emenwu ụdị azụmahịa a?