You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Onye otu ọkpa chọrọ irita olaedo n'Olympics
Abraham Ikechukwu bụ nwafo Igbo ike dị n'obi na-eme ihe nyiri ndị nwere ọkpa abụọ.
Abraham gbaaka awụ jọmpụ ogologo. Ọ nwere obi sie ike na otu ụbọchị na ya ga a bụ onye ana anụ aha ya n'ụwa niile.
Nwafọ a gbara afọ iri na itoolu ji otu ọkpa awụ jọmpụ.
Ọgwara BBC na ya ga-erita ọlaedo n'Olympics.