You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Technovation: Anyị meriri ka ụmụwaanyị nwee ike mụta teknụzụ
"Onweghi onye riri nri maọbụ ṅụọ mmiri mgbe anyị na-eche ịṅụ maka ụmụaka a".
Ihe a na ihe ndị ọzọ bụ ihe ndị nwe ụmụaka Regina Paecis kwuru mgbe BBC Igbo gara leta ụmụaka ahụ dịka ha natara njem mmeri ha.
Ụmụaka ahụ kwuputara ka obi siri dị ha aṅụrị n'ihi mmeri ha.