Mr Ibu: Nwunye m ka na-akụja maka ihe ọ hụrụ n'aka ndị omekome

Atọrọla Mr Ibu, ma zuokwa ya ohi n'ụlọ ya.

Onye ọkpaọchị a kọrọla BBC Igbo ihe ọ hụrụ n'aka ndị omekome.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: