Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka
Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.
Mkpuchi Na Eme Ozugbo
SASA anwụchiela onye oziọma n'Anambara Steeti maka idina nwata nwaanyị n'ike
Lee ihe Onyeisiala Bola Tinubu kwuru na nnukwu ọgbakọ APC
Akụkọ dị mkpa - Maachị 27, 2026
Ihe Obi Cubana kwuru maka ọchịchị Onyeisiala Tinubu
Anyị gwara ụlọikpe ka a kagbuo otu Patị ADC - Ndị Omeiwu ochie
Lee ka ị ga esi mata mmanụ nri adịgboroja juputara n'ahịa ugbua
Lee ebubo e boro El-Rufai dịka a ga-akpụpụ ya n'ụlọikpe
Ndị ahịa akọwaala ihe kpatara ọkụ ọgbụgba n'ahịa Head Bridge Ọnịcha
"Ngwaaghịa m gbara ọkụ n'Onitsha Headbridge karịrị nde naịra iri abụọ na ise"
Ihe m ma mere mgbe ndị 'City Boys' nwere ọgbakọ n'Owere - Obi Cubana
Etu ọkụ si mebie ngwaahịa ndị mmadụ na Head Bridge Ọnịcha
Ihe Gọvanọ Borno Steeti kwuru maka ogbunigwe atọ gbara na steeti ya
Onyeisiala Tinubu alaghachitela Naịjirịa dịka o mechara njem ọrụ na mba UK
Agaghị m echeta onye osikapa 'jollof' nke ya kachasị ụtọ - Eze Charles III
Ihe Minista Mgbasaozi kwuru maka njem Onyeisiala Tinubu na mba UK
Ana m akpụ ụzụ ka akaọrụ a ghara ịla n'obodo anyị bụ Akulu Isuofia - Anthony Okafor
Onyeisiala Tinubu awuchiela na Briten
Njem Onyeisiala Tinubu n'obi eze Windsor
Ihe anyị ma maka ihe kpọtụrụ n'ọgbakọ ọha City Boy Movement hiwere n'Owere
