Diezani Alison-Maduekwe: Ọbante Diezani na ngwongwo ya ndị ọzọ a chọrọ ire

Akụkọ na-ekwu na EFCC na-akwado ịrepụ akpa ara onye bụbu Minista mmanụ agbịdị bụ Diezani Madueke mana kedụ nke bụ eziokwu?

Ebe foto si, EFCC/Facebook

Nkọwa foto, Ọla ntị ọla olu nakwa mgba n'aka dị icheiche so n'ihe ụlọọrụ EFCC napụrụ Alison Diezani maka ebubo mpụ na nrụrụaka. EFCC egosighị foto ọbantere maọbụ akpa ara Diezani Alison-Madueke na-agbanyeghị akụkọ na-efegharị na-achọ ụzọ e si ere ọbantere na akpa ara Diezani Alison-Madueke.

Ebe foto si, EFCC/Facebook

Nkọwa foto, Akụkọ na-efegharị na-ekwu na ọbante na akpa ara Diezani so n'ihe ndị Efcc na-achọ ire

Ebe foto si, EFCC/Facebook

Nkọwa foto, Njirimara Diezani so na ngwa achọtara n'ụlọ nke ụlọọrụ EFCC napụrụ Diezani Alison Madueke

Ebe foto si, EFCC/Facebook

Nkọwa foto, Magba aka na-akụ akụ so n'ihe ndị anapụrụ Diezani Madueke

Ebe foto si, EFCC/Facebook

Nkọwa foto, Cheta na ụlọọrụ EFCC nwetara mkpebi n'ụlọikpe nke kwuru na ha nwereike ịjichi ma repụ ihe niile ha natara Diezani ahụ

Ebe foto si, Efcc

Nkọwa foto, Elekere mgbanaka EFCC sị na ha natara Diezani Alison-Madueke

Ebe foto si, Efcc

Nkọwa foto, Akpa EFCC jiri kwakọjuo ngwongwo ha sị na ha natara Diezani Alison-Madueke

Ebe foto si, Efcc

Nkọwa foto, Ụlọ EFCC sị na ọ bụ nke Diezani Alison-Madueke

Ebe foto si, Efcc

Nkọwa foto, Ụlọ EFCC sị na ọ bụ nke Diezani Alison-Madueke

Ebe foto si, Efcc

Nkọwa foto, EFCC kwuru na Diezani nwere ọnụ ụlọ olemole n'ime nnukwu ụlọ a