Lee ka Pedestrian Bridge gọmentị Enugwu na-arụ siri dobe ihu

Ọnọdụ akwa okporoụzọ dịga n'Enugwu bụ ihe na-agba anyammiri.

Nkọwa foto, Akwa okporoụzọ na Gariki,Enugwu
Nkọwa foto, Akwa okporoụzọ na Gariki,Enugwu
Nkọwa foto, Akwa okporoụzọ na Gariki,Enugwu
Nkọwa foto, Akwa okporoụzọ dị n'Enugwu
Nkọwa foto, Akwa okporoụzọ dị n'Enugwu
Nkọwa foto, Ụzọ si Abakpa aga Emene gọmenti Enugwu rụrụ ọhụrụ emebiela
Nkọwa foto, Okporo ụzọ sị Abakpa Nike were banye Emene Enugu nke Gọmenti gbapere ọnwa abụọ gara aga agbajiela.

Ebe foto si, ESG

Nkọwa foto, Ndị Enugwu etiela mkpu na Pedestrian Bridge gọmenti na-arụ n'Enugwu nwere ike idagbu mmadụ

Ebe foto si, ESG

Nkọwa foto, Ebumnobi gọmenti Enugwu bụ iji belata oke ịkwụ na-ahịrị nke mmadụ n'ahịa ndị ahụ nakwa ibelata ihe mberede ụgbọala na mmadụ.

Ebe foto si, ESG

Nkọwa foto, N'ọnwa gara aga akụkụ Pedestrian Bridge nke Gariki Enugwu dara ada ka obere mmiri zochara. Nkea mere gọmenti Enugwu jiri wepụta ozi ka onye ọrụ ngo ahụ gaghachi na ọrụ ya.