Justice for Uwa: Ụwụnwaanyi Igbo mere ngagharịiwe gbasara Uwa Omozuwa
Ezeilo sị na "mwakpo anaghị akpa oke. Ka o si metuta onye ukwu bụ ka o si metuta onye nta".
O sị na ọ bụ maka ya kpatara ha jiri rịọ nkwado ndị Actionaid nakwa nke ndị Canada ka ha nyere ha aka n'iti ya bụ mkpu ka o ruo ụwa ntị.
Gee ya ntị n'olu ebe a.