Coronavirus in Nigeria: Ọ bụ Almajiri na-abata n'ala Igbo?

Aha onyonyo, Ndị a abụghị ndị Almajiri

E nwere ọtụtụ ihe onyonyo na Intaneti ebe a na-egosi ndị a si na ha sitere na mpaghara ugwu abata ọwụwa anyanwụ.

Nke a na-eme na-agbanyeghị mmachi amachiri ngagharị site na steeti gaa steeti ọzọ.

BBC Igbo jụrụ ndị si mpaghara ugwu ajụjụ maka nke a. Gee ihe ha zara na ihe ọnụ na-ekwuchitere steeti ndị dị n'ọwụwa anyanwụ sara ha.

Ndị mere akụkọ a bụ Nnamdi Agbanelo na Ebere Ekeokpara

Akụkọ ndị ga-amasị gị: