Mother Language Day: Ngwa nwale ịsụpe ogbunigwe n'Igbo
Ọ bụ taata ka mba ụwa na-echeta asụsụ nne na nna.
Igbo so n'ime asụsụ a na-atu ụjụ na ọ ga-ala ma ya bụrụ na emeghi ihe a ga-eji gbochie ya.
N'atụmatụ ncheta asụsụ a Bekee kpọrọ "Mother Language Day" BBC Igbo na-aju ndị mmadụ ihe ogbunigwe pụtara.
Lee etu ndị mmadụ si nwaa.
Lekwa egwuregwu ị nwereike ike ji nwaa Igbo gị:
Jịkọọ okwu bekee na ibe ha nke Igbo
Maka ijikọ, pịa nke dị n'akụkụ okwu bekee ma buga ya n'akụkụ okwu Igbo
Kesaa mpụtara gị
- Ụsụ - Bat
- Ịnyịnya ọzara - Camel
- Ehi - Cow
- Enyi nnụnụ - Ostrich
- Ngwere - Lizard
- Nnụnụ ọcha mmiri - Swan
- Agụ - Leopard
Ị ma asụsụ Igbo ọfụma?
- Ụsụ - Bat
- Ịnyịnya ọzara - Camel
- Ehi - Cow
- Enyi nnụnụ - Ostrich
- Ngwere - Lizard
- Nnụnụ ọcha mmiri - Swan
- Agụ - Leopard

