"Obi adịghị m mma ma e jiri egbe m rụpụtara gbuo mmadụ"- Onye ọkpụụzụ
Egbe ndị a rụrụ n'ụlọ so n'ihe ndị na-akwalite izu ohi nakwa mwakpo ndị mmadụ na mba Gana.
BBC mere nyocha iji chọpụta ebe egbe ndị a si abịa.
Lee ihe ha chọpụtara n'ime onyonyo a.
Akụkọ ga-amasị gị