Akwamozu ndịagha ụgbọelu Naijiria nwụrụ n'ọdachi ụgbọelu

Ndịagha ụgbọelu, ezinaụlọ, ndị enyi na ọgọ gbakọrọ ụbọchị Tuzde maka akwamozu ndị otu ha nwụrụ n'ọdachi ụgbọelu mere n'abali abụọ nke ọnwa Januwarị.

Nkọwa foto, Akwamozu ndịagha ụgbọelu Naijiria nwụrụ n'ọdachi ụgbọelu mere dịka ndịagha na ndị boko Haram kwatara nna Borno steeti
Nkọwa foto, Ndịagha ụgbọelu, ezinaụlọ, ndị enyi na ọgọ gbakọrọ ụbọchị Tuzde maka akwamozu ndị otu ha nwụrụ n'ọdachi ụgbọelu n'abali abụọ nke ọnwa Januwarị.
Nkọwa foto, Perowei Jacob,Kaltho Paul Kilyofas, Auwal Ibrahim, Adamu Nura
Nkọwa foto, Nwunye otu n'ime ndị agha ụgbọelu ahụ nwụrụ
Nkọwa foto, Ndịagha ụgbọelu Naijiria dịka ha na-akwanyere ndị otu ha nwụrụ anwụ ugwu ikpeazu
Nkọwa foto, Ndịagha na-azọ ije n'ahịrị n'ahịrị iji kwanyere ndị otu ha ugwu
Nkọwa foto, Ndịagha ụgbọelu Naijiria ka ha na-agbali egbe elu iji kwanyere ndị otu ha nwụrụ n'ọdachi ụgbọelu ugwu
Nkọwa foto, Nwunye otu n'ime ndịagha ụgbọelu nwụrụ anwụ ka ọ na-edowe efuru iji kwanyere di ya ugwu