Calabar Carnival: Ka o siri kpọtụọ na mmemme Ekeresimesi

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Ndị ọchịchị, ndị egwu dị iche iche, ndị agbụrụ nakwa ndị njem nlegharị anya gbakọrọ maka emume 'Calabar Carnival.

Nkọwa foto, Ndị egwu Efik bịara 'Calabar Carnival'
Nkọwa foto, Gọvanọ Cross River bụ Ben Ayade malitere emume 'Calabar Carnival'
Nkọwa foto, Ndị egwu Atilọgwụ si Anambara pụtara ọgbọ na 'Calabar Carnival'
Nkọwa foto, Ndị egwuAkwa-Ibom bịara ' Calabar Carnival'
Nkọwa foto, Ndị egwu Abịrịba bịara 'Calabar Carnival'
Nkọwa foto, Ndị egwu ụmụ nwaanyị ndị ugwu
Nkọwa foto, Ndị egwu ọpụụiche bịara Calabar Carnival
Nkọwa foto, Ndị egwu Yoruba bịakwara emume ahụ