Ebonyi state cultural festival: Mgbe ndị Ebonyi mepụtara emume ndigbo

Bịa lee ihe BBC Igbo hụrụ mgbe ha gara emume omenala Ebonyi steeti nke mere n'Afikpo n'ọnwa Novemba.

Nkọwa foto, Mmanwụ pụrụiche ndị Afikpo
Nkọwa foto, Ndị egwu ụmụada nakwa ndị nne egwu ha
Nkọwa foto, Egwu ụmụada Igbo
Nkọwa foto, Mmanwụ dị icheiche zara oku na mmemme ahụ
Nkọwa foto, Mmanwụ ka ha na-eti egwu
Nkọwa foto, Otu egwu ụmụnwaanyị pụtara na mmemme ahụ
Nkọwa foto, Otu egwu ụmụnwaanyị pụtara na mmemme ahụ
Nkọwa foto, Ije awele ụmụnwaanyị
Nkọwa foto, Ụmụnwaanyị bịara mmemme a
Nkọwa foto, Ndị ichie bịara mmemme