Ị hụla etu ndigbo si rie ji ọhụrụ na mba Sweden?

Na ha ebighi na Naịjirịa egbochighị ndị Igbo bi na Swidin ime omenaala iri ji ọhụrụ na mba ofesi.

Ebe foto si, Abel C Abel

Nkọwa foto, Iwa ji na Dalarna, Swidin

Ebe foto si, Abel C Abel

Nkọwa foto, Ndị gbakọtara iri ji ọhụrụ n'obodo Dalarna, Swidin

Ebe foto si, Abel C Abel

Nkọwa foto, Ụmụnwaanyị gbara egwu n'emume ahụ

Ebe foto si, Abel C Abel

Nkọwa foto, Ụmụaka sokwa pụta n'ọgbọ

Ebe foto si, Abel C Abel

Nkọwa foto, Ndị nne na nna so n'ọgbakọ ahụ. Igbo ga-adị

Ebe foto si, Abel C Abel

Nkọwa foto, Omenaala Igbo gafere mba ofesi